ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Disemba 1979 |
Ebe ọmụmụ | Kayunga |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Soga, Luganda |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda, State Minister for Lands, State Minister for Tourism |
Mpaghara ntuli aka | Kayunga District |
ebe agụmakwụkwọ | Makerere University |
Ebe obibi | Kampala |
oge ọrụ ya (mmalite) | Disemba 2019 |
agbụrụ | |
okpukpere chi/echiche ụwa | Seventh-day Adventist Church |
Ida Erios Nantaba bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. Ọ bụ Minista Steeti na Ministri Ozi na Nkà na Ụzụ Mmekọrịta nke Uganda. A họpụtara ya n'ọkwa ahụ na 6 June 2016.[1] Tupu nke ahụ, site na 15 August 2012 ruo 6 June 2016, ọ bụ Minista nke Steeti maka Ala na Cabinet nke Uganda.[2] Nantaba bụkwa onye a họpụtara ka ọ bụrụ onye omeiwu maka ụmụ nwanyị na mpaghara Kayunga.[3]